Franco Luambo

Franco Luambo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịDemocratic Republic of the Congo Dezie
Aha enyereFrançois, Franco Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya6 Julaị 1938 Dezie
Ebe ọmụmụKongo Central Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya12 Ọktoba 1989 Dezie
Ebe ọ nwụrụMont-Godinne Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, onye na-ede ihe, guitarist Dezie
ngwa egwuJita, olu egwụ Dezie
ụdịCongolese rumba Dezie
webụsaịtịhttp://www.kenyapage.net/franco Dezie

 

François Luambo Luanzo Makiadi (6 Julaị 1938 - 12 Ọktoba 1989) bụ onye egwu Congo. Ọ bụ onye isi na egwu Congo nke narị afọ nke iri abụọ, na egwu Afrịka n'ozuzu ya, ọkachasị dị ka onye ndu maka ihe karịrị afọ iri atọ nke TPOK Jazz, otu egwu Afrịka kachasị ewu ewu ma dị ịrịba ama n'oge ya. A na-akpọ ya Franco Luambo ma ọ bụ naanị Franco. A maara ya maka nkà ya nke African Rumba, ndị na-akwado ya na ndị nkatọ kpọrọ ya "Sorcerer of the Guitar" na "Grand Maître of Zairean Music", yana Franco de Mi Amor site n'aka ụmụ nwanyị Fans.[1] Egwu ya a maara nke ọma, "Mario", rere ihe karịrị 200,000 ma nweta ọla edo.[2]

  1. Christgau (3 July 2001). Franco de Mi Amor. Village Voice. Retrieved on 22 May 2019.
  2. Stewart (2003). Rumba on the River: A History of the Popular Music of the Two Congos (in en). Verso, 292–293. ISBN 978-1-85984-368-0. 

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy